TOP
0
0
【簡體曬書節】 單本79折,5本7折,優惠只到5/31,點擊此處看更多!
提醒您!您有折價券未完成領取,請盡速登入以保存至您的帳號。
ịghọta asụsụ igbo: Understanding Igbo Language

ịghọta asụsụ igbo: Understanding Igbo Language

商品資訊

定價
:NT$ 400 元
無庫存,下單後進貨(到貨天數約30-45天)
可得紅利積點:12 點
相關商品
商品簡介

商品簡介

Teach Yourself Igbo and English Languages

Asụsụ Igbo bụ otu n'ime asụsụ ndị bụ isi na Naịjirịa, nke ndị Igbo na-asụkarị na mpaghara ọwụwa anyanwụ obodo ahụ.
Akwụkwọ a, "Ịghọta asụsụ Igbo" bụ akwụkwọ nwere ihe ọmụmụ esi na ya amụta asụsụ Igbo site na bekee na bekee site na Igbo.
Onye odee, Prince Nnanna, ji nlezianya nakwere ụzọ ntụgharị asụsụ na ntụgharị akwụkwọ iji wetara agụmagụ igbo onye na-asụ bekee na agụmagụ bekee nye onye na-asụ igbo. Ọ na-edozi ọdịiche dị n'etiti asụsụ igbo na asụsụ bekee.
Inyocha "ịghọta asụsụ igbo" abụghị naanị ikpughe njem ndị igbo n'ụwa n'ọmụma, ọ na-egosipụtakwa ụdị okwu, aha, njirimara, odinala na omenala ndị igbo.
Ya mere, edeghị akwụkwọ a ka ọ bụrụ naanị maka mmasị agụmakwụkwọ, kama ọ bụ maka ebumnuche onwe ya ka ọ dị mfe ịmụta asụsụ na omenala igbo.
Ị ga-enwe ike ịmụta, ghọta, kọwapụta mkpụrụedemede igbo, olumba, ụdaume, mee ahịrịokwu ziri ezi na ikwu okwu ụtọ asụsụ igbo ziri ezi. Ọ bụ akwụkwọ nkuzi nke onwe n'asụsụ igbo.
Ụzọ odee si tinye ma asụsụ Igbo na bekee n'akwụkwọ a egosila na ọ dị ir?ma na-adọrọ mmasị ndị na-agụ ya. Ụdị ngwakọta asụsụ a ka ahaziri iji kwalite ahụmịhe mmụta na inye nghọta miri emi nke asụsụ abụọ ahụ.

(The Igbo language holds a significant position in Nigeria, primarily spoken by the Igbos in the eastern region of the country.
"Understanding Igbo Language" serves as a pivotal guide for learning both Igbo from English and English from Igbo.
Authored by Prince Nnanna, the book employs meticulous translational and trans-literational techniques, effectively bridging the comprehension gap between Igbo and English.
Exploring "Understanding Igbo language," it not only reveals Igbo people's intellectual journey but also illuminates their distinctive names, expressions, identity, culture, and traditions.
Thus, this book caters not only to academic pursuits but also facilitates seamless self-learning of the Igbo language and culture.
This book empowers you to learn, comprehend, and express Igbo alphabets, dialects, vowel sounds, enabling you to construct precise sentences and speak correct grammar in Igbo. It serves as a self-teaching guide for mastering the Igbo language.
The author's approach to incorporating both Igbo and English in this book has proven to be effective and engaging for readers. This kind of linguistic fusion is tailored to enhance the learning experience and provide a deeper understanding of both languages).

您曾經瀏覽過的商品

購物須知

外文書商品之書封,為出版社提供之樣本。實際出貨商品,以出版社所提供之現有版本為主。部份書籍,因出版社供應狀況特殊,匯率將依實際狀況做調整。

無庫存之商品,在您完成訂單程序之後,將以空運的方式為你下單調貨。為了縮短等待的時間,建議您將外文書與其他商品分開下單,以獲得最快的取貨速度,平均調貨時間為1~2個月。

為了保護您的權益,「三民網路書店」提供會員七日商品鑑賞期(收到商品為起始日)。

若要辦理退貨,請在商品鑑賞期內寄回,且商品必須是全新狀態與完整包裝(商品、附件、發票、隨貨贈品等)否則恕不接受退貨。

定價:100 400
無庫存,下單後進貨
(到貨天數約30-45天)

暢銷榜

客服中心

收藏

會員專區